1 Samuel 20:33 - Bible Nso33 Sọl we tua ya ube-ya itub͕u ya: Jonatan we mara na nna-ya zubesiri ihe ahu ike, bú ime ka Devid nwua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a33 Ma Sọl tụrụ ùbe o ji nʼaka ya ka o jiri ya tugbuo Jonatan, ma Jonatan zere ya. Nke a mere ka Jonatan mata nʼezie na nna ya na-achọ igbu Devid. Faic an caibideil |