1 Samuel 2:6 - Bible Nso6 Jehova nēme ka anwua, Ọ nēme kwa ka adi ndu: Ọ nēme ka arida rue ala-mọ, Ọ nēme kwa ka arigota. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 “Onyenwe anyị na-eweta ọnwụ, ya na-emekwa ka a dị ndụ, ọ bụ ya na-eme ka mmadụ daa nʼụra ọnwụ, na-emekwa ka ha dị ndụ ọzọ. Faic an caibideil |