1 Samuel 2:26 - Bible Nso26 Nwa-okoro ahu, bú Samuel, we nētó nāga n'iru, o we di nma, ma n'ebe Jehova nọ, ma n'ebe madu nọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Nwata ahụ bụ Samuel na-eto, na-agba dimkpa, bụrụkwa onye ihe ya dị Onyenwe anyị na mmadụ mma. Faic an caibideil |