1 Samuel 19:7 - Bible Nso7 Jonatan we kpọ Devid, Jonatan we gosi ya ihe ndia nile. Jonatan we me ka Devid biakute Sọl, o we nọ n'iru ya, dika na mb͕e gara aga. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Emesịa, Jonatan kpọrọ Devid gwa ya ihe mere. Jonatan duuru Devid gaa nʼihu Sọl. Ihe niile dizikwara dịka ọ dị na mbụ. Faic an caibideil |