1 Samuel 18:3 - Bible Nso3 Jonatan na Devid we b͕a ndu, n'ihi na ọ huru ya n'anya dika nkpuru-obi-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Jonatan na Devid gbara ndụ nʼihi na Jonatan hụrụ Devid nʼanya dịka o si hụ onwe ya. Faic an caibideil |