1 Samuel 18:16 - Bible Nso16 Ma Israel nile na Juda nile nāhu Devid n'anya; n'ihi na ya onwe-ya nāpu nābata kwa n'iru ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ma Izrel na Juda niile hụrụ Devid nʼanya, nʼihi na ọ na-edu ha nʼagha. Faic an caibideil |