1 Samuel 17:6 - Bible Nso6 Ihe-ọla eji kpuchi ukwu di kwa n'ukwu-ya abua, nkpunkpu ube ọla di kwa n'etiti ubu-ya abua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 O yikwa ihe agha o ji kpuchie ụkwụ ya abụọ nke e ji bronz kpụọ, nyakwasịkwa nʼubu ya ùbe e ji bronz kpụọ. Faic an caibideil |