1 Samuel 17:54 - Bible Nso54 Devid we būru isi onye Filistia ahu, bubata ya na Jerusalem; ma ọ tọb͕ọrọ ihe-agha-ya n'ulo-ikwū-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a54 Devid buuru isi onye Filistia bulata na Jerusalem. Ma dobe ngwa agha onye Filistia ahụ nʼime ụlọ ikwu nke ya. Faic an caibideil |