1 Samuel 17:48 - Bible Nso48 O rue, mb͕e onye Filistia ahu biliri, bia rue nso izute Devid, na Devid mere ngwa, b͕a ọsọ ijekuru usoro-agha izute onye Filistia ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a48 Mgbe onye Filistia ahụ na-abịa nso ibuso ya agha, Devid jiri ọsọ gbara gaa nʼihu agha izute ya. Faic an caibideil |