1 Samuel 17:32 - Bible Nso32 Devid we si Sọl, Ka obi madu ọ bula ghara ifepu n'ihi ya; orù-gi gēje luso onye Filistia nka ọ̀gù. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Devid sịrị Sọl, “Ka obi onye ọbụla ghara ịda mba nʼihi onye Filistia a; ohu gị ga-aga lụso ya ọgụ.” Faic an caibideil |