1 Samuel 17:27 - Bible Nso27 Ndi Israel we gwa ya okwu dika okwu a si di, si, Otú a ka agēmere nwoke nke gētib͕u ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Ha gwara ya otu ihe ahụ ha kwuru na mbụ sị ya na ọ bụ ihe ahụ ka a ga-emere onye gburu ya. Faic an caibideil |