1 Samuel 17:19 - Bible Nso19 Ma Sọl, na ndi ahu, na ndikom nile nke Israel, nọ na ndagwurugwu Ila, nēbuso ndi Filistia agha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Ha na Sọl na ndị ikom Izrel niile, nọ na ndagwurugwu Ịla, na-ebuso ndị Filistia agha. Faic an caibideil |