1 Samuel 14:48 - Bible Nso48 O we me ihe dìnkpà, tib͕u kwa Amalek, we naputa Israel n'aka ndi nāpunara ha ihe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a48 O buru agha dị ukwuu, lụgbuo ndị Amalek; ma zọpụta ndị Izrel site nʼaka ndị niile na-emegbu ha site nʼịpụnarị ha ihe ha nwere. Faic an caibideil |