1 Samuel 14:29 - Bible Nso29 Jonatan we si, Nnam emekpawo ala-ayi aru: biko, lenu na anyam enwuwo enwu, n'ihi na edetuwom nwantī manu-aṅu nka ire. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Jonatan zara sị, “Nna m esitela nʼiwu dị otu a wetara ala anyị nsogbu. Lee ka m si nweta ike site na mmanụ aṅụ nta m rachara. Faic an caibideil |