1 Samuel 14:2 - Bible Nso2 Ma Sọl nānọdu na nsọtu Gibea n'okpuru osisi pomegranate nke di na Migron: ndi nọ n'aka-ya ra ka nnù ndikom na ọgu iri; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Sọl na narị ndị ikom isii ya na-anọdụ nʼebe dị anya site na Gibea, nʼokpuru osisi pomegranet dị na Migrọn. Faic an caibideil |