1 Samuel 13:16 - Bible Nso16 Sọl, na Jonatan nwa-ya, na ndi ahutara n'aka-ha, we nọdu na Geba Benjamin: ma ndi Filistia mara ulo-ikwū-ha na Mikmash. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Sọl na nwa ya nwoke Jonatan, na narị mmadụ isii ndị soo ha nọ na Geba nʼala Benjamin, ebe ndị Filistia mara ụlọ ikwu ha na Mikmash. Faic an caibideil |