1 Samuel 13:15 - Bible Nso15 Samuel we bilie, si na Gilgal rigorue Gibea Benjamin. Sọl we gukota ndi Israel, bú ndi ahutara n'aka-ya, ihe ra ka nnù ndikom na ọgu iri. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Samuel biliri hapụ Gilgal gaa Gibea nʼala Benjamin. Mgbe Sọl gụrụ ndị agha so ya, ọ chọpụtara na ha dị naanị narị isii. Faic an caibideil |