1 Samuel 11:13 - Bible Nso13 Sọl we si, Ọ dighi nwoke agēme ka ọ nwua ta: n'ihi na ta ka Jehova zọputara nzọputa n'Israel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Ma Sọl zara sị, “O nweghị onye ọbụla a ga-egbu taa, nʼihi na taa, Onyenwe anyị anapụtala Izrel!” Faic an caibideil |