1 Samuel 10:26 - Bible Nso26 Sọl we la kwa n'ulo-ya rue Gibea; ndi bu dìnkpà, ndi Chineke meturu obi-ha aka, we jeso ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Mgbe Sọl laghachiri nʼobodo ya, bụ Gibea, ndị ikom ndị Chineke metụrụ aka nʼobi sooro ya. Faic an caibideil |