1 Samuel 1:6 - Bible Nso6 Onye-nkpab͕u-ya we kpasue ya iwe nke-uku, imekpa ya aru, n'ihi na Jehova mechiri àkpà-nwa-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Ma Penina na-eme ka obi jọọ Hana njọ karịa, site nʼikpasu ya iwe, nʼihi na Onyenwe anyị mechiri akpanwa ya. Faic an caibideil |