1 Samuel 1:5 - Bible Nso5 ma o nyere Hana òkè madu abua: n'ihi na ọ bu Hana ka ọ huru n'anya, ma Jehova mechiri àkpà-nwa-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ma ọ na-enye Hana oke mmadụ abụọ, nʼihi na ọ hụrụ ya nʼanya, ọ bụ ezie na Onyenwe anyị mechiri akpanwa ya. Faic an caibideil |