1 Pita 4:16 - Bible Nso16 ma ọ buru na onye ọ bula nāhu ahuhu dika Kristian, ka ihere ghara ime ya; ma ka o nye Chineke otuto n'aha nka. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ma ihere ekwesighị ime unu mgbe unu na-ata ahụhụ dị ka ndị Kraịst. Kama nyenụ Chineke otuto na unu bụ ndị a na-akpọ aha ahụ. Faic an caibideil |