1 Pita 1:24 - Bible Nso24 N'ihi na, Anu-aru nile di ka ahihia, Ebube-ya nile di kwa ka uzari ahihia. Ahihia akpọnwuwo, uzari-ya adapuwo kwa: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Nʼihi na, “Mmadụ niile dị ka ahịhịa, ma ebube ha niile dị ka okoko osisi nke ọhịa, ahịhịa na-akpọnwụ, okoko osisi na-achanwụ, Faic an caibideil |