1 Pita 1:20 - Bible Nso20 Onye eburu uzọ mara n'ezie mb͕e akātọghi ntọ-ala nke uwa, ma emere ka Ọ puta ìhè n'ọgwugwu oge ndia n'ihi unu, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 A họpụtara ya tupu e kee ụwa. Kama, ọ bụ nʼọgwụgwụ oge ndị a ka e mere ka ọ pụta ìhè nʼihi unu. Faic an caibideil |