1 Ndị Kọrint 9:26 - Bible Nso26 Ya mere mu onwem nāb͕a ọsọ otú a, dika onye nādighi-ab͕a nēleghi anya ihe; otú a ka m'nēsu ọkpọ, dika onye nādighi-apia ifufe: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Ọ bụ nke a mere m ji na-agba ọsọ a na-eleghị anya nʼazụ, maọbụ kụọ ọkpọ dịka m na-akụ ifufe. Faic an caibideil |