1 Ndị Kọrint 7:9 - Bible Nso9 Ma ọ buru na ha apughi ijide onwe-ha, ka ha luru: n'ihi na ilu di na nwunye ka ire ọku n'agu aru nma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ma ọ bụrụ na ha apụghị ijide onwe ha, ha gaa chọrọ di maọbụ nwunye lụọ. Ọ ka mma ịlụ di maọbụ nwunye, karịa mmadụ ịgba ara site nʼagụụ nke anụ ahụ. Faic an caibideil |