1 Ndị Kọrint 7:31 - Bible Nso31 ka ndi nēji uwa me ihe we di ka ha ejibigaghi ya ókè: n'ihi na uwa nka ka esi ahu ya anya nāgabiga agabiga. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Ka ndị na-etinye oge nʼihe ụtọ nke ụwa hapụ ibi ndụ ịchọ iritecha ihe niile dị nʼụwa nʼuru. Nʼihi na ụwa, otu ọ dị ugbu a, bụ ihe na-agabiga agabiga. Faic an caibideil |