1 Ndị Kọrint 5:5 - Bible Nso5 irara onye di otú a nye n'aka Setan ibibi anu-aru-ya, ka ewe zọputa mọ-ya n'ubọchi Onye-nwe-ayi Jisus. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 werenụ nwoke a nyefee nʼaka ekwensu, ka ọ taa anụ ahụ ya ahụhụ, ka e nwee ike ịzọpụta mmụọ ya, mgbe Onyenwe anyị lọghachiri. Faic an caibideil |