1 Ndị Kọrint 4:4 - Bible Nso4 N'ihi na ọ dighi ihe ọ bula m'mara megide onwem; ma ọ bughi na nka ka aguworom n'onye ezi omume: kama Onye nēkpem ikpé bu Onye-nwe-ayi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 O doro m anya na akọnuche m adịghị ama m ikpe, ma nke a egosighị na m bụ onye ikpe na-amaghị. Ọ bụ Onyenwe anyị naanị ka ọ dịrị ikpe m ikpe. Faic an caibideil |