1 Ndị Kọrint 2:1 - Bible Nso1 Mu onwem kwa, umu-nnam, mb͕e m'biakutere unu, abiaghm n'ọ̀kà okwu ma-ọbu n'ọ̀kà amam-ihe, nēkwusara unu àmà nke Chineke. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ụmụnna m, mgbe m bịakwutere unu na mbụ, ejighị m mmụta m na oke okwu megharịa unu anya banyere ihe omimi niile nke okwu Chineke. Faic an caibideil |