1 Ndị Kọrint 16:5 - Bible Nso5 Ma m'gābiakute unu, mb͕e ọ bula m'gāgabigasi nime Masedọnia; n'ihi na agajem igabiga nime Masedọnia; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Aga m abịa ileta unu mgbe m gasịrị Masidonia. Nʼihi na ana m ezube isi nʼụzọ Masidonia abịa. Faic an caibideil |