1 Ndị Kọrint 15:8 - Bible Nso8 ma n'ikpe-azu ha nile, dika nwa amukworo amukwo, O mere ka mu onwem hu kwa Ya anya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Nʼikpeazụ, mụ onwe m hụkwara ya, dịka a ga-asị na m bụ nwa a na-amụghị nʼoge. Faic an caibideil |