1 Ndị Kọrint 15:53 - Bible Nso53 N'ihi na aru a nke puru ire uré aghaghi iyikwasi ereghi-uré, aru a nke puru inwu anwu aghaghi iyikwasi anwughi-anwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a53 Nʼihi na a ghaghị ịgbanwe anụ ahụ anyị a nke na-anwụ anwụ, nyekwa anyị ahụ nke na-agaghị anwụ ọzọ. Faic an caibideil |