1 Ndị Kọrint 15:40 - Bible Nso40 Aru nke elu-igwe na aru nke uwa di kwa: ma ebube nke aru nke elu-igwe bu otù, ebube nke aru nke uwa di kwa iche. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a40 Ahụ nke eluigwe na ahụ nke ụwa dịkwa. Ma ịma mma na ebube nke ahụ nke eluigwe bụ otu, ịma mma na ebube nke ahụ nke ụwa dịkwa iche. Faic an caibideil |