1 Ndị Kọrint 15:38 - Bible Nso38 ma Chineke nēnye ya aru dika Ọ chọrọ, nēnye kwa nkpuru ọ bula nime nkpuru nile aru nke aka ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 Ma Chineke na-enye ya ahụ dịka o si chọọ. Ọ na-enyekwa mkpụrụ ọbụla nʼime mkpụrụ niile ahụ nke kwesiri ya. Faic an caibideil |