1 Ndị Kọrint 14:4 - Bible Nso4 Onye ji asusu di iche nēkwu okwu nēwuli onwe-ya elu dika ulo; ma onye nēbu amuma nēwuli nzukọ Kraist elu dika ulo. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ya mere, onye ahụ na-ebu amụma na-enyere chọọchị aka, ma onye ahụ na-asụ asụsụ ọzọ, na-enyere naanị onwe ya aka. Faic an caibideil |