1 Ndị Kọrint 14:31 - Bible Nso31 N'ihi na unu nile puru ibu amuma n'otù n'otù, ka madu nile we muta ihe, ka ewe kasi kwa madu nile obi; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Nʼihi na unu nwere ike ibu amụma nʼotu nʼotu, ka mmadụ niile nwee ike ịmụta ihe ma bụrụkwa ndị a gbara ume. Faic an caibideil |