1 Ndị Kọrint 14:28 - Bible Nso28 ma asi na ọ dighi onye nāsughari asusu nọ n'etiti unu, ya kpuchie ọnu-ya nime nzukọ Kraist; ya gwa onwe-ya na Chineke okwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Ọ bụrụ na ọ dịghị onye ga-akọwa ihe ha na-asụ, ka onye ahụ na-asụ asụsụ dị iche na chọọchị mechie ọnụ ya. Ya na Chineke sụrịta ya. Faic an caibideil |