1 Ndị Kọrint 14:1 - Bible Nso1 Nāb͕asonu ihu-n'anya; otú ọ di, werenu obi nānu ọku chọ onyinye-amara nile nke Mọ Nsọ, ma nāchọkarinu ka unu bū amuma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ka ịhụnanya bụrụ isi ihe unu na-achọ. Chọsienụ onyinye nke Mmụọ Nsọ ike, nke ka nke onyinye inwe ike ibu amụma. Faic an caibideil |