1 Ndị Kọrint 12:9 - Bible Nso9 nye kwa ibe-ya okwukwe, nime otù Mọ ahu; nye kwa onye ọzọ onyinye-amara nile ime ka aru madu di ike, nime otù Mọ nka; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Otu Mmụọ nsọ a na-enye onye ọzọ onyinye inwe okwukwe, na-enyekwa onye ọzọ onyinye inwe ike ịgwọ ọrịa. Faic an caibideil |