1 Ndị Kọrint 12:6 - Bible Nso6 Òkìkè ihe alutaworo n'ọlu di kwa, ma ọ bu otù Chineke ahu, Onye nālusi ihe nile ike nime ayi nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Ụdị ike dị iche iche nke eji arụ ọrụ dịkwa, ma otu Chineke ahụ na-etinye ike ndị a nʼime onye ọbụla iji jee ozi. Faic an caibideil |