1 Ndị Kọrint 12:31 - Bible Nso31 Ma werenu obi nānu ọku chọ onyinye-amara ndia nke kari uku. Tukwasi ihe ndia anamegosi kwa unu uzọ nke kachasi nma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Ugbu a, gbalịsienụ ike inweta onyinye kachasị dị elu karịa. Ma aga m ezi unu ụzọ nke kachasị ihe a niile mma. Faic an caibideil |