1 Ndị Kọrint 12:25 - Bible Nso25 ka nkewa we ghara idi n'aru; kama ka ihe di n'aru we nēcheb͕u onwe-ha nye ibe-ha n'otù uzọ ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Nʼụzọ dị otu a, nkewa ọbụla adịghị nʼahụ mmadụ. Akụkụ ọbụla maara mkpa ibe ya, ha na-egborịtakwara onwe ha mkpa ha. Faic an caibideil |