1 Ndị Kọrint 12:16 - Bible Nso16 Ọ buru kwa na nti gāsi, N'ihi na abughi m anya, abughi m nke aru; ọ bughi ihe nābughi nke aru n'ihi nka. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Otu a kwa, ọ bụrụ na ntị asị, “Ebe m na-abụghị anya abụghị m otu akụkụ anụ ahụ.” Okwu a kwa agaghị eme ka ntị ghara ịbụ akụkụ anụ ahụ. Faic an caibideil |