1 Ndị Kọrint 11:2 - Bible Nso2 Ma anamaja unu na unu nēchetam n'ihe nile, jisi kwa ozizí ahu enyere n'aka-unu idebe ike, dika m'nyere ha n'aka-unu idebe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ana m aja unu nʼihi na unu na-echeta m nʼihi niile, nakwa nʼihi na unu na-ejisikwa ozizi ahụ enyere unu nʼaka ike, dịka m nyere ha nʼaka unu idebe. Faic an caibideil |