1 Ndị Kọrint 11:12 - Bible Nso12 N'ihi na dika nwanyi siri na nwoke puta, otú a ka nwoke site-kwa-ra n'aka nwanyi; ma ihe nile si na Chineke puta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Nʼihi na dịka nwanyị siri na nwoke pụta na mbụ, otu a ka a na-esitekwa nʼahụ nwanyị mụpụta nwoke. Ma ha niile si nʼaka Chineke pụta. Faic an caibideil |