1 Ndị Kọrint 10:9 - Bible Nso9 Ka ayi ghara kwa inwa Onye-nwe-ayi, dika ufọdu n'etiti ha nwara, agwọ we la ha n'iyì. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ka anyị hapụ ịnwa Kraịst ọnwụnwa dịka ụfọdụ nʼime ha si nwaa Chineke. E mere ka agwọ tagbusie ha. Faic an caibideil |