1 Ndị Kọrint 10:8 - Bible Nso8 Ka ayi ghara kwa ikwa iko, dika ufọdu n'etiti ha kwara, we da nwua n'otù ubọchi, ọgu nnù madu abua na nnù iri na asa na ọgu iri. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Ka anyị ghara ịkwa iko dịka ụfọdụ nʼime ha mere, iri puku mmadụ abụọ na atọ nʼime ha nwụọ nʼotu ụbọchị. Faic an caibideil |