1 Ndị Kọrint 10:18 - Bible Nso18 Lenu Israel dika anu-aru si di: ndi nēri àjà, hà na ebe-ichu-aja adighi-enwekọ? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Chetanụ ka ndị Izrel siri mee: ọ bụ na ndị na-eri ihe eji chụọ aja abụghị ndị nnwekọ nʼebe ịchụ aja? Faic an caibideil |