1 Ndị Kọrint 10:17 - Bible Nso17 n'ihi na otù achicha di, ayi, ọ bu ezie na ayi di ọtutu, ma ayi bu otù aru: n'ihi na ayi nile nēketa òkè n'otù achicha ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Nʼihi na otu achịcha dị, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ, anyị bụ otu ahụ, nʼihi na anyị niile na-eketa oke nʼotu ogbe achịcha ahụ. Faic an caibideil |